Bible Nso

Ezikiel 11:21 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi obi-ha nējeso obi nke ihe nile ha nke jọb͕uru onwe-ha na ihe-árú nile ha, uzọ-ha ka M'gātukwasi n'isi ha; ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta.

Ezikiel 11

Ezikiel 11:11-25