Bible Nso

Ezikiel 10:5 Bible Nso (IGBOB)

Anu-kwa-ra olu nkù nile nke cherubim rue ogige di n'èzí, dika olu nke Chineke Nke puru ime ihe nile mb͕e Ọ nēkwu okwu.

Ezikiel 10

Ezikiel 10:4-10