Bible Nso

Ezikiel 10:1 Bible Nso (IGBOB)

M'we hu, ma, le, nime mbara-ígwé ahu nke di n'elu isi cherubim, ihe dika nkume sapphire, dika oyiyi oche-eze si di n'ile ya anya, ka ahuru n'elu ha.

Ezikiel 10

Ezikiel 10:1-10