Bible Nso

Ezikiel 1:9 Bible Nso (IGBOB)

ihe ejikọtara ejikọta, otù na ibe-ya, ka nkù nile ha bu; ha adighi-agha anya n'azu mb͕e ha nāga; ha nāga n'iru, onye ọ bula na ncherita-iru ya.

Ezikiel 1

Ezikiel 1:5-10