Bible Nso

Abù Nke Abù 8:7 Bible Nso (IGBOB)

Ọtutu miri apughi imenyu ihu-n'anya,Osimiri nile agaghi-erikpu kwa ya:Ọ buru na onye ọ bula gēnye àkù nile nke ulo-ya n'ihi ihu-n'anya,Agēleda ya anya nke-uku.

Abù Nke Abù 8

Abù Nke Abù 8:1-10