Bible Nso

Abù Nke Abù 8:2 Bible Nso (IGBOB)

M'gēduru gi, me ka i ba n'ulo nnem,I gēzím ihe;M'gēme ka i ṅua manya-vine ufọdu etiyere ihe-ísì-utọ,Ka i ṅu kwa manya pomegranate nkem ufọdu.

Abù Nke Abù 8

Abù Nke Abù 8:1-4