Bible Nso

Abù Nke Abù 6:2 Bible Nso (IGBOB)

Onye ihe-ya nātọm utọ aridaruwo ubi-ya ab͕ara ogige, rue nkpuru nile nke uda,Izù ìgwè aturu-ya n'ubi-ya nile ab͕ara ogige, na ichikọta urodi.

Abù Nke Abù 6

Abù Nke Abù 6:1-11