Bible Nso

Abù Nke Abù 2:8 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu olu onye ihe-ya nātọm utọ! le kwa, ọ nābia,Nāmali elu n'elu ugwu nile, nāwuli elu n'elu ugwu ntà nile.

Abù Nke Abù 2

Abù Nke Abù 2:1-9