Bible Nso

Abù Nke Abù 2:17 Bible Nso (IGBOB)

Rue mb͕e ifufe anyasi nēfe n'ubọchi, mb͕e onyinyo nile nāb͕alaga kwa,Chigharia, gi onye ihe-gi nātọm utọ, me onwe-gi ka i yie mb͕ada ma-ọbu nwa-eleN'elu ugwu nile nke Beta.

Abù Nke Abù 2

Abù Nke Abù 2:7-17