Bible Nso

2. Timọti 2:24 Bible Nso (IGBOB)

Ma orù nke Onye-nwe-ayi aghaghi ibu onye nādighi-alu ọ̀gù, kama ọ ghaghi idi nwayọ n'ebe madu nile nọ, ọ ghaghi kwa ibu onye nwere ike izí ihe, onye nānagide ihe ọjọ,

2. Timọti 2

2. Timọti 2:17-26