Bible Nso

2. Jọn 1:6 Bible Nso (IGBOB)

Ihu-n'anya ahu bu kwa nka, ka ayi nējeghari dika ihe nile O nyere n'iwu si di. Ihe ahu enyere n'iwu bu nka, dika unu nuru site na mbu, ka unu nējeghari nime ya.

2. Jọn 1

2. Jọn 1:1-13