Bible Nso

1. Ndi Tesalọnaika 1:8 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na okwu nke Onye-nwe-ayi esiwo n'aru-unu daputa udà, ọ bughi nání na Masedọnia na Akaia, kama n'ebe nile ọ bula okwukwe-unu n'ebe Chineke nọ aputawo ìhè; ya mere ọ dighi ayi nkpà ikwu okwu ọ bula.

1. Ndi Tesalọnaika 1

1. Ndi Tesalọnaika 1:1-10