Bible Nso

1. Ndi Tesalọnaika 1:3 Bible Nso (IGBOB)

ebe ayi nēcheta nēwepughi aka ọlu nke okwukwe unu na ndọb͕u-n'ọlu nke ihunanya unu na ntachi-obi nke olile-anya unu ji ele anya Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, n'iru Chineke-ayi, bú Nna-ayi;

1. Ndi Tesalọnaika 1

1. Ndi Tesalọnaika 1:1-5