Bible Nso

1. Ndi-Eze 8:66 Bible Nso (IGBOB)

N'ubọchi nke-asatọ o zilagara ndi Israel, ha we gọzie eze, la n'ulo-ikwū-ha nāṅuri ọṅu, obi di kwa ha nma, n'ihi ezi ihe nile nke Jehova mere Devid, bú orù-Ya, nke O me-kwa-ra Israel, bú ndi-Ya.

1. Ndi-Eze 8

1. Ndi-Eze 8:61-66