Bible Nso

1. Ndi-Eze 8:63 Bible Nso (IGBOB)

Solomon we chua ihe àjà nke àjà-udo nke ọ churu nye Jehova, bú orú nnù ehi uzọ abua na nnù iri-na-ise, na orú nnù aturu uzọ iri-na-ise. Eze na umu Israel nile we ra ulo Jehova nye Chineke.

1. Ndi-Eze 8

1. Ndi-Eze 8:53-66