Bible Nso

1. Ndi-Eze 8:54 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e Solomon kpebìri ekpere a nile na aririọ-amara a nile nye Jehova, na o siri n'iru ebe-ichu-àjà Jehova bilie, site n'ib͕u ikperè-ya abua n'ala, site kwa n'ime ka aka-ya abua b͕asa n'ebe elu-igwe di.

1. Ndi-Eze 8

1. Ndi-Eze 8:45-64