Bible Nso

1. Ndi-Eze 8:50 Bible Nso (IGBOB)

Gi b͕aghara kwa ndi-Gi ndi mehieworo megide Gi, na njehie-ha nile nke ha jehieworo megide Gi; Gi nye kwa ha ka enwe obi-ebere n'aru ha n'iru ndi nādọta ha n'agha, ka ha we nwe obi-ebere n'aru ha:

1. Ndi-Eze 8

1. Ndi-Eze 8:42-58