Bible Nso

1. Ndi-Eze 8:5 Bible Nso (IGBOB)

Eze, bú Solomon, na nzukọ nile nke Israel, bú ndi nēzukọta n'ebe ọ nọ, nọyere ya n'iru ib͕e ahu, n'āchu àjà ìgwè ewu na aturu na ìgwè ehi, nke anādighi-agu ha ọnu, nke anādighi-aguta kwa ha n'ihi iba-uba-ha.

1. Ndi-Eze 8

1. Ndi-Eze 8:2-14