Bible Nso

1. Ndi-Eze 8:46 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ha gēmehie megide Gi, (n'ihi na ọ dighi madu ọ bula nke nādighi-emehie,) I we wesa ha iwe, rara ha nye n'iru onye-iro-ha, ndi nādọta ha n'agha ewe dọta ha n'agha je n'ala onye-iro, n'ebe di anya ma-ọbu n'ebe di nso;

1. Ndi-Eze 8

1. Ndi-Eze 8:40-52