Bible Nso

1. Ndi-Eze 8:44 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ndi-Gi gāpu ibuso onye-iro-ha agha, n'uzọ ọ bula I gēziga ha, ha we kpere Jehova n'uzọ obodo ahu nke I rọputaworo, na n'ebe ulo a di nke m'wuworo aha-Gi:

1. Ndi-Eze 8

1. Ndi-Eze 8:39-52