Bible Nso

1. Ndi-Eze 8:36 Bible Nso (IGBOB)

Gi onwe-gi nuru kwa n'elu-igwe, b͕aghara nmehie ndi-orù-Gi, na nke ndi-Gi, bú Israel, n'ihi na I nēzí ha ezi uzọ nke ha ganēje ije nime ya; Gi me kwa ka miri zokwasi ala-Gi, nke I nyeworo ndi-Gi ibu ihe-nketa.

1. Ndi-Eze 8

1. Ndi-Eze 8:34-40