Bible Nso

1. Ndi-Eze 8:32 Bible Nso (IGBOB)

Gi onwe-gi nuru kwa n'elu-igwe, me kwa, kpe ndi-orù-Gi ikpe, igu onye nēmebi iwu n'onye nēmebi iwu, itukwasi uzọ-ya n'isi-ya; na igu onye ezi omume n'onye ezi omume, inye ya dika ezi omume-ya si di.

1. Ndi-Eze 8

1. Ndi-Eze 8:28-37