Bible Nso

1. Ndi-Eze 8:28 Bible Nso (IGBOB)

Ma che iru n'ekpere orù-Gi, na n'aririọ-amara-ya, Jehova, bú Chinekem, ige nti iti-nkpu na ekpere orù-Gi nēkpe n'iru Gi ta:

1. Ndi-Eze 8

1. Ndi-Eze 8:27-34