Bible Nso

1. Ndi-Eze 8:20 Bible Nso (IGBOB)

Jehova emewo kwa ka okwu-Ya nke O kwuru guzosie ike; m'we bilie n'ọnọdu Devid, bú nnam, nọkwasi n'oche-eze Israel, dika Jehova kwuru, m'we wuere aha Jehova, bú Chineke Israel, ulo,

1. Ndi-Eze 8

1. Ndi-Eze 8:11-21