Bible Nso

1. Ndi-Eze 7:8 Bible Nso (IGBOB)

Ma ulo-ya ebe o nēbi, bú ogige ọzọ nke di nime uzọ-nbata, ọ di ka ọlu a si di. O wu-kwa-ra ulo nye nwa-nwayi Fero, (bú nwayi nke Solomon luru na nwunye,) dika uzọ-nbata nka.

1. Ndi-Eze 7

1. Ndi-Eze 7:1-18