Bible Nso

1. Ndi-Eze 7:30 Bible Nso (IGBOB)

Ihe-ndọkwasi ọ bula nwere wheel ọla anọ, na axle ọla: ukwu-ya anọ nwere ubu: n'okpuru ite ọsisa-miri ahu ka ubu ahu akpuru akpu di, n'akuku ihe aturu atu ọ bula.

1. Ndi-Eze 7

1. Ndi-Eze 7:20-39