Bible Nso

1. Ndi-Eze 6:7 Bible Nso (IGBOB)

Ulo ahu, mb͕e anēwu ya, eji nkume nke awazuru awazu mb͕e ebutere ya wue ya: anughi kwa otùtù ma-ọbu anyu-ike ma-ọbu ihe-ọlu ọ bula nke ígwè n'ulo ahu, mb͕e anēwu ya.

1. Ndi-Eze 6

1. Ndi-Eze 6:1-11