Bible Nso

1. Ndi-Eze 6:38 Bible Nso (IGBOB)

Ma n'arọ nke-iri-na-otù, n'ọnwa Bul, nke bu ọnwa nke-asatọ, ka ewusiri ulo ahu n'ihe-ya nile na n'ikpé-ya nile. O we nọ arọ asa n'iwu ya.

1. Ndi-Eze 6

1. Ndi-Eze 6:33-38