Bible Nso

1. Ndi-Eze 6:32 Bible Nso (IGBOB)

Ibo-uzọ abua ahu bu osisi manu olive; ọ pia n'elu ha ihe-ọpipi, bú cherubim na nkwu na okoko-osisi wara awa, ọ machita ha ọla-edo; o tisa kwa ọla-edo n'aru cherubim, na n'aru nkwu.

1. Ndi-Eze 6

1. Ndi-Eze 6:26-38