Bible Nso

1. Ndi-Eze 6:22 Bible Nso (IGBOB)

Ọ machita-kwa-ra ulo ahu nile ọla-edo, rue mb͕e amachitazuru ulo nile: o were kwa ọla-edo machita ebe-ichu-àjà ahu nile bu nke diri ime-ime-ulo ahu.

1. Ndi-Eze 6

1. Ndi-Eze 6:14-27