Bible Nso

1. Ndi-Eze 6:20 Bible Nso (IGBOB)

Ma n'iru ime-ime-ulo ahu di orú cubit n'ogologo, na orú cubit n'obosara, na orú cubit n'idi-elu-ya; ọ machita ya ọla-edo makarisiri nma: o were kwa osisi cedar machita ebe-ichu-àjà.

1. Ndi-Eze 6

1. Ndi-Eze 6:11-30