Bible Nso

1. Ndi-Eze 6:18 Bible Nso (IGBOB)

Osisi cedar di kwa n'aru ulo ahu nime, nke apiri ihe otutu, bú afufa-ọhia na okoko-osisi wara awa: ime ulo ahu nile bu osisi cedar; ọ dighi nkume ahuru anya.

1. Ndi-Eze 6

1. Ndi-Eze 6:10-23