Bible Nso

1. Ndi-Eze 5:3 Bible Nso (IGBOB)

Gi onwe gi amawo Devid, bú nnam, na ọ pughi iwuru aha Jehova, bú Chineke-ya, ulo n'ihi agha nke b͕ara ya buruburu, rue mb͕e Jehova tiyere ha n'okpuru ọbu-ukwu-ya abua.

1. Ndi-Eze 5

1. Ndi-Eze 5:1-12