Bible Nso

1. Ndi-Eze 3:4 Bible Nso (IGBOB)

Eze we jerue Gibeon ichu àjà n'ebe ahu; n'ihi na nke ahu bu oké ebe di elu: nnù àjà-nsure-ọku abua na ọgu iri ka Solomon surere n'elu ebe-ichu-àjà ahu.

1. Ndi-Eze 3

1. Ndi-Eze 3:1-13