Bible Nso

1. Ndi-Eze 3:22 Bible Nso (IGBOB)

Nwayi nke-ọzọ we si, É-è; kama nke di ndu bu nwam, nke nwuru anwu bu kwa nwa-gi. Ma nke-mbu nāsi, É-è; kama nke nwuru anwu bu nwa-gi, nke di ndu bu kwa nwam. Ha we kwue otú a n'iru eze.

1. Ndi-Eze 3

1. Ndi-Eze 3:19-26