Bible Nso

1. Ndi-Eze 3:15 Bible Nso (IGBOB)

Solomon we teta, ma, le, ọ bu nrọ: o we bata na Jerusalem, guzo n'iru ib͕e ọb͕ub͕a-ndu Onye-nwe-ayi, sure àjà-nsure-ọku, chua àjà-udo, mere ndi-orù-ya nile oké oriri.

1. Ndi-Eze 3

1. Ndi-Eze 3:9-22