Bible Nso

1. Ndi-Eze 22:8 Bible Nso (IGBOB)

Eze Israel we si Jehoshafat, Otù nwoke ọzọ di kwa iju Jehova ase n'aka-ya, bú Maikaia nwa Imla: ma mu onwem kpọrọ ya asì; n'ihi na ọ dighi-ebu amuma ezi ihe bayerem, kama ihe ọjọ. Jehoshafat we si, Ka eze ghara ikwu otú a.

1. Ndi-Eze 22

1. Ndi-Eze 22:6-17