Bible Nso

1. Ndi-Eze 22:50 Bible Nso (IGBOB)

Jehoshafat we so nna-ya-hà dina n'ọnwu, elìe ya n'ebe elìri nna-ya-hà n'obodo Devid nna-ya: Jehoram nwa-ya we buru eze n'ọnọdu ya.

1. Ndi-Eze 22

1. Ndi-Eze 22:44-53