Bible Nso

1. Ndi-Eze 22:39 Bible Nso (IGBOB)

Ma okwu Ehab nile nke fọduru, na ihe nile ọ mere, na ulo ọdu nke o wuru, na obodo nile nke o wuru, èdeghi ihe ahu n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi nke ndi-eze Israel?

1. Ndi-Eze 22

1. Ndi-Eze 22:31-43