Bible Nso

1. Ndi-Eze 22:31 Bible Nso (IGBOB)

Ma eze Siria nyere orú ndi-isi na iri na abua nke ub͕ọ-ala o nwere iwu, si, Unu ebusola onye ntà ma-ọbu onye uku agha, kama ọ bu eze Israel, nání ya.

1. Ndi-Eze 22

1. Ndi-Eze 22:28-36