Bible Nso

1. Ndi-Eze 22:20 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we si, Ònye gārafu Ehab, ka o we rigo, da na Remot-gilead? Ọtù onye we si otú a; onye ọzọ si-kwa-ra otú a.

1. Ndi-Eze 22

1. Ndi-Eze 22:10-24