Bible Nso

1. Ndi-Eze 22:15 Bible Nso (IGBOB)

O we biakute eze. Eze we si ya, Maikaia, àyi gējeru Remot-gilead ibu agha, ma-ọbu àyi gārapu? Ọ si ya, Rigo, ka ihe ga-kwa-ra gi nke-ọma; Jehova enyewo kwa ya n'aka eze.

1. Ndi-Eze 22

1. Ndi-Eze 22:8-25