Bible Nso

1. Ndi-Eze 21:4 Bible Nso (IGBOB)

Ehab we ba n'ulo-ya n'obi arọ́ na nb͕aru-iru, n'ihi okwu nke Nebot, bú onye Jezreel, gwara ya: n'ihi na ọ siri, M'gaghi-enye gi ihe-nketa nnam-hà. O we dina n'ihe-ndina-ya, chigharia iru-ya, o righi kwa nri.

1. Ndi-Eze 21

1. Ndi-Eze 21:1-10