Bible Nso

1. Ndi-Eze 21:26 Bible Nso (IGBOB)

Ọ we me ihe-árú nke-uku n'ijeso arusi di iche iche, dika ihe nile si di nke ndi-Amorait mere, ndi Jehova napuru ala-ha n'iru umu Israel.)

1. Ndi-Eze 21

1. Ndi-Eze 21:23-29