Bible Nso

1. Ndi-Eze 20:9 Bible Nso (IGBOB)

O we si ndi-ozi Ben-hedad, Sinu onye-nwem, bú eze, Ihe nile i buru uzọ zitere orù-gi ozi ime, nke ahu ka m'gēme: ma ihe a, apughm ime ya. Ndi-ozi we la, weghachiri ya okwu.

1. Ndi-Eze 20

1. Ndi-Eze 20:5-11