Bible Nso

1. Ndi-Eze 20:7 Bible Nso (IGBOB)

Eze Israel we kpọ ndi-okenye nile nke ala, si, Biko, maranu, hu kwa, na ọ bu ihe ọjọ ka nwoke a nāchọ: n'ihi na o ziterem ozi ichinye ya ndinyom nkem, na ichinye ya umum, na inye ya ọla-ọcham, na inye ya ọla-edom; ma eb͕ochighm ha n'aka-ya.

1. Ndi-Eze 20

1. Ndi-Eze 20:3-12