Bible Nso

1. Ndi-Eze 20:5 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-ozi ahu we biaghachi, si, Otú a ka Ben-hedad kwuru, si, N'ezie eziterem i ozi, si, Ọla-ọcha-gi na ọla-edo-gi na ndinyom-i na umu-gi, mu ka i gēnye ha;

1. Ndi-Eze 20

1. Ndi-Eze 20:1-9