Bible Nso

1. Ndi-Eze 20:42 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si ya, Otú a ka Jehova siri, N'ihi na i zilagawo nwoke ahu ka ọ pua n'aka-gi, bú onye M'wezugara ka ebibie ya, ndu-gi gāla-kwa-ra ndu-ya, ndi-gi gāla-kwa-ra ndi-ya.

1. Ndi-Eze 20

1. Ndi-Eze 20:38-43