Bible Nso

1. Ndi-Eze 20:36 Bible Nso (IGBOB)

O we si ya, N'ihi na i geghi nti olu Jehova, le, mb͕e i nēsi n'ebe m'nọ la, ọdum gēb͕u gi. O si n'akuku ya la, ọdum we chọta ya. b͕ue ya.

1. Ndi-Eze 20

1. Ndi-Eze 20:30-39