Bible Nso

1. Ndi-Eze 20:30 Bible Nso (IGBOB)

Ndi fọduru we b͕alaga n'Efek, rue obodo; mb͕idi obodo we dakwasi orú nnù ndikom atọ na nnù asa na ọgu iri fọduru. Ma Ben-hedad b͕alagara, ba n'obodo, n'ime-ulo nke di n'ime-ulo.

1. Ndi-Eze 20

1. Ndi-Eze 20:24-35